Proverb
Ihe mere nwoke jịrị ghara ịlụ nwaanyị abụọ mere okokporo alụbeghị nke mbụ.
Translation
What prevented a man from marrying two wives prevented a bachelor from marrying first wife.
Postproverbials
-
Postproverbial: Ego ahụ mere nwoke jịri ghara ịlụ nwaanyị abụọ,mere okokporo alụbeghi nke mbu.
Translation: Money that prevented a man from marrying a second wife, prevented the bachelor from marrying the first wife.
Tags
wife
man
bachelor
marry
wives
first