Proverb

E kwe okokporo nkwa nwaanyị ọ sị ya bụrụ nke taa nke echi.

Translation

As a bachelor is promised a wife, he requests for it to be today or tomorrow.

Postproverbials
  • Postproverbial: E kwe ofeke nkwa poliisi, ọ gaa jidebe ndị mmadụ.
    Translation: As a loafer is promised police recruitment, he begins to arrest people.
Language

Nigeria (Igbo)

Tags


wife bachelor tomorrow today promised request