Proverb: Ọgwụ dị ire, ọgwụ adịghị ire, nwadibịa ga-ala.
Translation: Whether the medicine is potent or not potent, the medicine man will go.
Proverb: A ma ka ọchịchịrị agbala, utu ga-ahụrịrị etu o siri ba n’ọtụ.
Translation: No matter how dark the night may get, penis must find its way into the vagina.
Proverb: Ọ bụghị e lee anya n’agwụ, mmiri ezobe.
Translation: It is not the moment the rain deity is gazed upon, that it begins to rain.
Proverb: Awayi tọba ụtọ, a bachawanyekwuo ji.
Translation: When sauce begins to get piquant, more yam would be added to it.
Proverb: A gba nsị nkịtị ọ na-esi.
Translation: When faeces is ignored, it keeps stinking.
Proverb: O nweghị ihe ikuku ga-eme ọdụigu; o bugharịchaa ya ọ hapụ ya.
Translation: There is nothing air will do to the tail end of a palm frond; after flying it, it leaves it.
Proverb: O nweghị ihe mgbawa mere ike; naanị mma aka ọ chọrọ ya.
Translation: There is nothing breaking apart does to the buttock; it only beautifies it.
Proverb: E kwe okokporo nkwa nwaanyị ọ sị ya bụrụ nke taa nke echi.
Translation: As a bachelor is promised a wife, he requests for it to be today or tomorrow.
Proverb: Ọ na-abụ onye ejeghị ije ọ gbaba ọsọ?
Translation: Does it fly that when one is yet to walk, he begins to run?
Proverb: O ji ihe nwata welie ya elu, aka lobe ya, o wetuo ya.
Translation: Whoever holds a child’s possession high up, as his hand aches him, he lowers it.
Proverb: Ikpe anaghị ama onye nna ya nọ n’ọgbọ okwu.
Translation: He is never guilty whose father sits in judgment.
Proverb: Mba ji na-akarị nhụrị/ịhụ n’ọkụ.
Translation: Yam tuber is more than what could be roasted in fire.
Proverb: Onye aṅụna anyamkpọ sọ na ọ kwụrụ ụgwọ o ji ala.
Translation: A person should not rejoice having no pierced eye until he pays the debt he owes the land.
Proverb: O mebere ma chi ekweghị ndị ụta atala ya.
Translation: If one is trying but god consents not, blamers should not blame him.
Proverb: Akwa ọmụma ekweghị sị mara nwaanyị ọkpa tịlịtịlị.
Translation: Tying of wrapper has made it difficult to identify a woman with very tiny legs.
Proverb: Onye nwanne ya nọ n’akụkụ ọkụ ji ya adịghị ere ọkụ.
Translation: A person whose kin is beside the cooking fire his yam does not get burnt.
Proverb: Ónyé jéwé ó jèrùghí ọ́ nà-èjérírí gányè nà ó rùò.
Translation: A traveller does not stop until he/she arrives at his/her destination.
Proverb: Ị́ gà ánọ̀ ná-áwàkwā ọ̀gọ̀dọ̀-m̀ gbá, ńdị́ náágbá m̀ gbá àgbáchá láá.
Translation: You will be tying and retying your wrestling wrapper, while other wrestlers are already done with the wrestling and left the wrestling ground.
Proverb: Árá ná-èbídó nà ńtámù.
Translation: Madness starts from murmuring.
Proverb: Ónyé nyá nà chí yā dị́ nà ḿmā ánághī èjé n’áfá.
Translation: One who is at peace with his personal god does not go for divination.
Proverb: Ónyé ótù ụ́kwū ánághī àzá á kwàà à kwụ̀rụ̀.
Translation: A one-legged person does not answer unshakable.
Proverb: Ḿmádụ̀ níílè bụ́rụ́ọ̀gàrànyà, kèdú ńdígà-ábọ̀zī éwū?
Translation: If everybody is rich who will dissect the goat?
Proverb: Ónyé ríjúó áfō ọ̀ yọ̀bá nwá égwū.
Translation: It is only when one is well-fed that such can dance around with a child.
Proverb: Yá bụ̀ íhé á pụ̀gōn’ègwú.
Translation: That thing has gone beyond play.
Proverb: Ónyé nà-èrì chètánwáńnè yà/Ònyéághàlà nwáńnèyà.
Translation: When one is eating, he/she should not forget his/her siblings.
Proverb: Ọ́ dị̀ ḿmā kà ìkùkù kúò kà á hụ́ íkè ọ̀kụ́kọ̀.
Translation: It is good for the wind to blow so the rump of the fowl will be exposed.
Proverb: Àgbà kìí wà lọ́jà, kí orí ọmọ tuntún wọ́.
Translation: The presence of an elder in the market will prevent the newborn’s neck from bending.
Proverb: Ba shoopkáa mmak ɗee a koppee kɨ̀ kɨɨs kas.
Translation: Hair cannot take the place of a head pad.
Proverb: Ba àm kɨ mwaan ndin ’ar kas.
Translation: Water does not flow without a channel.
Proverb: Soghot kɨ wal a mishin.
Translation: A wizard desires to be alone.
Proverb: Mii a mɨmer.
Translation: A relative is a scar.
Proverb: Ba àm kɨ ɗwang ndin aas kas.
Translation: Water does not sour without flour.
Proverb: Maar a nwòo long, kàt tap ɓaa yàa ndang.
Translation: Farming is a wealth snake, so seize it by the tail.
Proverb: Ɗuu kɨ tu káa mbiilek.
Translation: A crowd kills the head of a dangerous animal.
Proverb: A ɗyéel ɗáng lek.
Translation: Adjudication comes before fighting.
Proverb: Nwor a ɓak káa, ngyal a sak maar.
Translation: Commerce is unprofitable stress, it is better you farm.
Proverb: Anyi ba’ayi ba! An raka bako ya daawo.
Translation: It is done and yet not done, a visitor that has been accompanied has come back.
Proverb: To gamunan barewa taji kukan zaki.
Translation: Here we are, the gazelle has heard the hyena.
Proverb: Ko goma ta zube, tafi biyar albarka.
Translation: Even if ten will fall, it’s better than five.
Proverb: A deyi mugani, in tusa zata hura wuta.
Translation: Make it happen, if the air from farting can make fire.